DennyB – Egbe Lyrics

DennyB Egbe Lyrics, Egbe Lyrics by DennyB, DennyB Egbe Lyrics English Translation

Uda egbe ndi naso
Eduke
Uda egbe ndi naso

Okwa isi na aza but sure aza (o ife Igwa mu oo)
Nwere kpotara gi a sure loader (clean job)
Ego ba na aza ichoba iform a sharp shooter
Nsogbu juru oyi na mpe mpe e je buru ya sinye na gass cooker

Bia nwokem biko kwuo ya na btc
Ka ichoro ikwuya na RIP
Maka nga achupado TID
Ekwensu ga enye gi vip taa
Ngwa kwa gi erina ego
Kita ina agwa m na igiro ego
10% m ka iji egwuri egwu
Biko ewena iwe kam juo gi

Icho anyi gba egbe? (Icho Inu uda ya?)
Icho anyi gba egbe? (Nwa nku na ebe ebe ohh)
Icho anyi gba egbe? ( adirom egwuri egwu na oru)
Icho anyi gba egbe? (Iga afu ka osi adi)

Bia aza man I no wan hear story
Ka oreflectia na aza ozugbo
As e dey hot (ichoro inu uda ya?)

Icho anyi gba egbe? (Nga elekwe gi oku nsiegbe ifu ka osi adi)
Icho anyi gba egbe? (Nwa nku bia na ebe15 osisor adiro ya ooh)
Icho anyi gba egbe? (Adirom egwuri egwuna oru afrodim iru gi na iru oru)
Icho anyi gba egbe? (Icho ifu ka osi naa udo anyiga enwe na mpe mpe)

Udo di
Udo di
Nwa nne na udo di
Udo di
Udo di
Nwa nne na udo di
Udo di

Mana isi na aza but sure aza
Mana kita keduzi ife na eme?
Ah ah

  • Written by: Robert Lawani

    Lyrics Details:

  • Written by:
  • Album:
  • Released: