Aguero Banks – Still Sober Lyrics

Aguero Banks Still Sober Lyrics (feat. Phyno)

(Jesụ biko bia zanụ nwa gị, inụgo zanụ’m oh, zanụ’m oh oh na ibụ chineke mụ ohh)
Woah
Its a blaq boy banks
Onye anwụrụụụụụụụ

Bia,
Kọlụ ife a, n’agbada agbada
Eyi’m gị ọlụ ana-asaba asaba
Onye oge ya ru ya-anaba anaba
Ọdịgị ka ụka ama-agbasa agbasa
I dey your back bụ nkwụnye nkwụnye
M’loose-o guard fa ebulu egwu lee
Abịa’m ebea ka’m gwunye egwunye
Ịbaa n’ogbe m’na-atunye atunye
M’ma arụchazie ọrụ
Were gbarụ aka naa
Kwechiri ndi mgbu a,
Ma ha buru ahga bia
Enwerọkwam time for
Too much talking

Ọgụ egbe ndi a, ji atụlụ agha bia
Aka n’enwerọ cha na erizi achịcha
Nchọrụkwa gi bia ọkwa nticha nticha
Nficha nficha, Abụba abụba
Ma dị ocha ọdịgị
ka mụ esi N’enu bia
On my light na ọme
And they can’t believe na ọmee
Na the boy di good na ọlee
Many things they cook na ohee
Men ji Ife n’ukwu Ma ọnweee
Biko je jide ugwunwa m’nye
Days be long na obaaa
Ife n’awa mụ isi na obeee
Mana Rest in peace cheche (rest in peace)

Nwa ogbe ama ama
Na men etinyebe arụ, bụ-na ekwubedi ebe agaga
Nyem my share ịkọwa akụkọ
Bia way, okwa anyi kpa ya akpa
Anyi akpachabe, ịna type zi code
Ịdịkwan sure n’ịga ana
I’m on my lane (i’m on my lane)
Nothing can come between me and my money
Maka ụmụ asa na abia now
Ha ncha chọ money
And ima-na okwu dagharia ha act’ia funny (ha act’ia funny)
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m’gadị sober, m’pop-ụọ molly
Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?
Ịdikwa funny, Ịdikwa funny
I’m on my lane

Nothing can come between me and my money
Kama m’gadị sober, m’pop-ụọ molly
Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?
Ịdikwa funny, ezigbo funny
This people dị against us
Two of my men dị locked up
But I’m never giving up
That’s the way I was brought up
Go tell them I can’t stop
Cause the bills dị surplus
But God is never late, Bụ the reason why I don’t rush
I told my dawg my time will come
Very soon anyị egorụ Patek

Ayọ’m olisa,
Biko send down the rain ka majek fashek
Echete-mụ mgbe anyi n’agbabu bus (gba-gba) Na iru WAEC
Chukwu edegoru’m my check
My scores bụ ten over ten
Rest in peace cheche (rest in peace)
Nwa ogbe ama ama
Na men etinyebe arụ, bụ-na ekwubedi ebe agaga
Nyem my share ịkọwa akụkọ
Bia way, okwa anyi kpa ya akpa
Anyi akpachabe, ịna e’book zị bolt
Ịdịkwan sure na ịga ana
I’m on my lane (i’m on my lane)
Nothing can come between me and my money
All these n***** come around

Cause I’m popping
And ima-na okwu dagharia ha act’ia funny (ha act’ia funny)
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m’gadị sober, m’pop-ụọ molly
Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?
Ịdikwa funny, Ịdikwa funny
I’m on my lane
Nothing can come between me and my money
Kama m’gadị sober, m’pop-ụọ molly
Ọ mụ ka ịnakpọ freeshow?

    Lyrics Details:

  • Written by: Aguero Banks, Phyno
  • Album: Still Sober
  • Released: 2023